Testo Udo - ELVEEKTOR feat. Ben Anansi

Testo della canzone Udo (ELVEEKTOR feat. Ben Anansi), tratta dall'album Nsibidi 2

Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Chukwu kelu uwa
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma
Imaro ébé mmiri bidoro maba gị
Ịma mma zi nu ebe o ga anọzi m kwụsị
Some guys feelu na fa bụzi baba agụ
You can't fight for your freedom you're a pussy
Before I tell you what to do nwanne kpata nku
Industry gate keeper na achọ aka azụ
Trying to get me to sign any deal with an afọr anụ
Mua si fa mbà nwanne onye a ka ba lu
Cutuo m
Blocku ọ m
Burstu ọ ọrụ m
Bulu my matter gbagoo na the court
The court ọbụ
Stop-pu ọ mu
Sị m a drop ná any song till I hear from the court
Eh
Nwanne check go di
Before mputa afia chi eji go nu
Men gosi anyi love change ji go nụ
Men nyebulu anyi smile e change go iru
Woooo
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa o
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma
Anyị ga aya zi mmuo ya ba mmadu
Amosu na ogbenye bu ofu mmanu
Onye na ewe iwe ọkụ ga egbu mmadu
Bete anu bete anu na aru mmadu
Di na nwunye kwesịrị ibi na udo
Mụọ nwoke mụọ nwanyị bili na udo
Gi na neighbors gi bili na udo
Artiste and CEO bili na udo
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilibe na udo
Ị ga ekwe wepụ anya ụfụ
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilibe na udo
Ị ga emelu anyị ebele
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilibe na udo
I ga ewepụta my money
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilibe na udo
Forever and ever
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa o
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bili kwa na udo ye
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilibe na udo
Chukwu kelu uwa o
Chukwu kelu uwa nekwa fa
Ka anyi bilibe na udo
Ka anyi bilibe na udo



Credits
Writer(s): Bendonald Ojobor, Valentine Ogbu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Elenco artisti

© 2026 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.