Testo Take My Hand - Elveektor

Testo della canzone Take My Hand (Elveektor), tratta dall'album Ife Nwoke

Black Queen
Silhouette
Okwa ifu-go-di nwa ị jee juba ese
Who be that?
Kee onye bụ onye a
Nwa dị quiet ka pussy cat
Boys eti pịa go obi girls nọ na street
Girls etisego marriage nọ in peace
And nwa dị so hot ọdia atụ egwu heat
Ma na mua dị so soft and I come in Peace
Ọkwa mụ abatago
Ka m welu ọnọdụ
Drips on drips Enugu kuba ọgọdọ
Based on trips mua jikwa okpogho
Nne mua dị sharp your ex dịka ọgbọnọ
Imakwa na m si nwa gba-akpọ
Ọ gba-akpọ
Ọ si mụ pause-ọ
Mụ pause-ọ, ọ cut-ọ, stop-ọ m, hug-ọ mu, susu ọnụ m
Mua e chetarọ ka mụ yilizie the boot ọ bu
Take my hand (Nwayọ nwayọ)
Don't be scared
Breathe slow
Look me in the eye
I'm here
And I won't
Disappear
Never leave your side
Lekwe ka love gị
Oh
Oh no no
Oh no no (No no no)
Ị ga ekwe ka love gị
Oh
Oh no no
Oh no no (No no no)
Could it be love?
Ị ma na ebido cha ọfuru ọ na atọ
Nwanyị wee go-di obere iwe nwoke ana ayọ
Ọ burọ nsogbu bụ ihe nwoke na achọ
But few months later nwanyị ebido na agbọ
Doc! Wait wait! Isi na nwa dị ya na afọ?
Biko ji-go-di nwayọ kọwara m ihe na akọ
Maka adịro m ready oh
Even sef business m na eme kita adịro steady
Ife m na achọ bụ more money and achọrọ m baby oh
Nwa wee kụọ m anya
Ọkwa isi na ị bụ Nwoke
Crises abịa go kita, this is what you do
Thought you said you loved me but it was April fool
Nigga you're a fool
Chukwu melu gị ebele
Before this prank with the doctor mua kpelu gị ekpere
But you failed a test
Ọ kwa isi na ị bụ nwoke
Ife Nwoke harsh tag and idi-a eme ka nwoke
Take my hand
Don't be scared
Breathe slow
Look me in the eye
I'm here
And I won't disappear
Never leave your side
Lekwe ka love gị
Oh
Oh no no
Oh no no (No no no)
Ị ga ekwe ka love gị
Oh
Oh no no
Oh no no (No no no)
Could it be love



Credits
Writer(s): Jable Ossai
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Elenco artisti

© 2026 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.