Testo Egwu - Elveektor

Testo della canzone Egwu (Elveektor), tratta dall'album Ife Nwoke

Ifea ga a burn cable o
Bia na my table
Table
Table
Bia na my table
Ka ịrie ife
Bia na my table
Ka ịdk okau
Bia na my table
Ka ịfu uzọ
Anyk dikwa egwu (udo)
Egwu
Egwu
Egwu
Anyi dikwa egwu
Egwu
Egwu
Egwu
Anyi dikwa egwu
Egwu
Egwu
Egwu
Anyi dikwa egwu
Mgbe m na ele afia na obodo
M lechaa afia na oshodi na agafetezi na side Iyana Oworo
Hmmm ndi Eke
Ọ rhyme-rọ ka msi chọọ
Fa mee m ka fa si chọọ
Esi m azu unọ wee naa
Anọ m Surulere ka everybody calm-uọ down ka mjiri nwayọ were
Ouuu ahhhh
Sere debe ah
Speed Darlington were (were o)
Speed Darlington chere
Flood bi na Lekki that is why you see me in Surulere
Oshe
Bia na my table
Bia na my table
Bia na my table
Anyi dikwa egwu
Bia na my table
Big result nwa obere effort
Ọ na aku 4:30
Light up my jumbo ga waa morning mass
Council of mkpọfe
Onye nọ na isi oche bukwa Fela
Afu m Lucky Dube ebe ọ bu nwanne Marley, Naira Marley na Burna
M si ya na achọm ị chill with the big boyz
Sọ big boys bu ihe nọ na table
M si gi bia tie hallelu
See the cash di available
Ọkwa ịna afu ya from another angle
Adighim afu iru gi na IG ebe ana ama onye bu odogwu bu na real life
Fa na ekirim ka mbu netflix maka m na agbaye ha film na real life
Bia na my table
Bia na my table
Bia na my table
Anyi dikwa egwu
Bia na my table
Big result nwa obere effort
Big result nwa obere effort



Credits
Writer(s): Olisa Ugwu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Elenco artisti

© 2026 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.