Testo Ogene - Zoro feat. Flavour

Testo della canzone Ogene (Zoro feat. Flavour), tratta dall'album Ogene

Intro (Zoro & Flavour)
It's KeziClef production
Ahen!
Zee!
Ahen!
Zoro akpasuwag, heh!
Zoro onye Ogene!
(Teweé, teweé, unè m ooooo, teweé, ahehhhh! Óbuė Óbuė, Óbuė!)
(Zoro)
Anyi n'asu fune n'ogene, Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin
Igbo boy fresh to the socks, inaa amsaying
Anyi n'asu fune n'ogene, Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin
Igbo boy polo to the socks, inaa amsaying
Hah!
(Flavour)
O Okeke, Okafor be anyi ooo (enyi!!), unu anu kwara Ogene?
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu'm Ogene
Kererenkere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo!
Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo!
1 (Zoro)
Zee!!!!
Bufú champagne, butelù mù pammy
Wepu egwü Lil Wayne, pkó Udu Bunch Pammy
Iga enwėcha Zoro n'ofe, ka na aju esè maggi
Tantalizer for appetiser, shítelú nu'm ofè mgbòrodí
Kisi be taking it vocal, but who never keeping it local
My peopilu siri m jeé zì, leaving me feeling ka Hova
Mmiri mara'm ma n'ndi social, my music is taking over
Bring your sickest rappers, sum it up biiitch, abu'm the total
Haaah! bowa akana, ijide ego bowa akana
With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana
Nwa piote ke n'ime be'm na oyi na atu kwa n'ime be'm
Zinki mu, zinki akirika mana nju n'aju n'ime be'm
Ma na iweé ife ayi choro, a ge enye gi titulu
Aguba ndi Eze, my uncle Ji aka gbaji baisculu
The nwa fu ifė ayi kulu, nòba anó ka ofè okoro
Mana anya ga api gi, n'nwere anyi gi fu ife ayi fulu
I bulu bibulu
(Flavour)
O Okeke, Okafor be anyi ooo (enyi!!), unu anu kwara Ogene?
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu'm ogene
Kererenkere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo!
Paíte nú kenkere, ntewé itewé (enyi!!), ebenebe yi Ogene ooo!
2 (Flavour)
Ina eme guyi, onye muru gu
Ishi n'idi badi, onye muru gu
Ina as u ingili, onye muru gu
Ina apakeji, onye muru gu
òshekitekwé e, agbara e visa
Ada Olisa paitewe ya, m'tewé i'tewé
Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m
ebenebe eyi Ogene!!!!!
Kererenkere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo!
Paítenú kenkere, ntewé itewé (enyi!!), ebenebe yi Ogene ooo!
(Zoro)
Anyi n'asu fune n'ogene, Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin
Igbo boy fresh to the socks, inaa amsaying
Anyi n'asu fune n'ogene, Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, Inaaamin
Igbo boy polo to the socks, inaa amsaying
Hah!
(Zoro)
Mega na Jerry n'asu fune n'ogene
Kukunadon Chino n'asu fune n'ogene
Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n'ogene
Bewudi n'usuawa nulu fune n'ogene
Akuchuckwu n'ezinifite I'nulu amala uné
Ogbuogu n'osunmeyi bia nulu amala óbó
Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné
Opkochie ngene I'nulu Ogene, Ó amala óbó, teweé!!!
Ejike bureau De changi (Teweé!!!)
Phyno fino nwoke iji changi (Teweé!!!)
Major bankz na ne eti ajò egwú (Óbuė!, Óbuė!!)
Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú
Neé ijere one n'igbo nííne
Flavour n'abania nwoke shinné
Ijere one n'igbo nííne, n'igbo niine



Credits
Writer(s): Okoli Izuchukwu, Chimaobi Owoh, Micheal Archibong
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Elenco artisti

© 2026 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.