Testo Ogbanje - Hugo P
Testo della canzone Ogbanje (Hugo P), tratta dall'album Prodigy
Empire
Iwe na ọnụma ka anyị ji achụ dị cha
Men gbalụ obala for the bag
Gone are the days mgbe anyi nọ na nleka
Now my men are getting the paper
My nigga mụlụ anya
Nwa onye ọbayelụ lacha aka
It's a cold cold world
Some men are balling but some na awọ ada
Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard
'Cause Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard
Yeah
Nwa anọm on my bag
Hallelujah, that lil boy from ime ogbe have turned a man
How can the game decay ebe mụ na my men me go ya embalm
I remember I was losing my self
But man on the mirror just told me to calm
Forever am sticking to the plan
My OG sịm na ụkwa luo oge ya oga ọda
Shoot your shot one day ọ ga aba
And onye mechie lụ gị ọnụ ụzọ chọ your way
Ọbụlụ window isi ma aba
Anini, tell them the boy not scared
No be meter but I came I prepared
Steady anọ m on the road 247 iman fụwụ dịm na bed
Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard
'Cause Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard
Yeah
Better mount your guard
Cause the opps are out here lurking
Ogbe dị kpọị just play your part
Ọkwa men na achọhali update n'ime ógbè?
Ịnọ na achọ nwa ị ga straff
Roll my J puff puff pass
To the real ones wey dey my back
Turned my dreams to reality
Ụmụ ogbe mana men ji dị pass
Azụ elu anị
I come straight adịm ma akpa aka anị
Mụna my men mụ anya abanị
Abobby na ịgbalọ mbọ na akpa gị
Rest in peace
To days anyị yọ their support anyị afụlọ
Now I roll in peace
Tryna play that fake love just kụpụlụm abụlọ
Now ụmụ ogbe nwe love for me
I know who is hating apparently
Ọkwa ịsị na m na stuck bu gị?
Now ịna eche my message patiently
We came in the game ka emergency
And this shit been going crazy honestly
Got bad bitches in the studio walking around ka ndị na eme pageantry
Iwe na ọnụma ka anyị ji achụ dị cha
Men gbalụ obala for the bag
Gone are the days mgbe anyi nọ na nleka
Now my men are getting the paper
My nigger mụlụ anya
Nwa onye ọbayelụ lacha aka
It's a cold cold world
Some men are balling but some na awọ ada
Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard
'Cause Everyday we on the grind, nwanne
And anyi na agba ndịa ka ọgbanje
All my dawgs are balling
And afịa anyị zụga ka ọgba ete nwanne
Better mount your guard
Alọba be on your guard (be on your guard)
Credits
Writer(s): Prince Ed.win
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
Disclaimer:
i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare
direttamente Musixmatch nel caso tu sia
un artista o
un publisher.