Rockol30

Testo Isi Onwe - Flavour feat. Umu Obiligbo

Testo della canzone Isi Onwe (Flavour feat. Umu Obiligbo), tratta dall'album Awele

Zoba isi onwe gi
Aahhee
Zoba isi onwe gi eee
Chaii
Zoba isi onwe gi (ije enu)
Zoba isi onwe gi eeeh
Maka omesia
Isi n'akowasirori 'i
Ife n'eme n'enu uwa
Okwa n'isi mmadu ehhh
Maka omesizia
Isi n'akowasirori 'i (ije enu)
Zoba isi onwe gi eee ehh
Oyi m welu nwayo
Softly softly eeeeeh
If you try you no succeed o
Biko try again
Enekwana mmadu ibe gi anya
Nwanne zoba isi onwe eeh
I n'anu onu m
Asi m gi zoba isi onwe gi eee ehh
Oyi m welu nwayo
Nwayo nwayo eeeeeh
Nwayo bu ije enu
I n'anu ka m n'ekwu eeyyyyi
Iyeeeee!
No matter what you are going through
Nne m ehh
Better don't give up (uuhhhh)
Cos you no know you no know tomorrow oooo
Nne m ehh, better don't give up
Ya kpatara n'uwa
Zoba isi onwe gi oooo(aaaeeh)
Zoba isi onwe gi eee ehh (chaiii)
Zoba isi onwe gi oooo (ije enu)
Zoba isi onwe gi eee ehh
Maka omesia
Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori 'i)
Ife n'eme n'enu uwa
Okwa n'isi mmadu ehhh
Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo
Maka omesia
I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh)
Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh
(Wooow)
O buro onye ijider' irie y' Erie
O buro onye ijider' igbu o y' egbu o
Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku
Ife emelu nma nma
O na di k'emegbuo ya na nma
Yeah yeah yeah yeah
O buro onye ijider' irie y' Erie
O buro onye ijider' igbu o y' egbu o
Ma onwere chukwu kecher' ikpo y'oku
Ife emelu nma nma
O na di k'emegbuo ya na nma
Leee leee leee leee
Chai, ube mmanwu ka m n'ebe nu
I n'anu ka m n'ebe eeeeiioo
I n'anu ka m n'eti eiiiiooo
Iyooo
Akwa alili ka m n'akwa
I n'anu ka m n'ebe eeeeiiio
I n'anu ka m n'eti eiiiiooo
Nwunye n'azonu isi ya
Di ya n'azonu isi ya
Umuaka ga azokwa isi fa
Chi anyi abulo otu chaa chaa
I n'anu ka m n' ekwu ee
Egwu m n'ije enu
I n'anu ka m n'ekwu eeeiie
Ofu nne n'amu
M' ofu chi adi eke nwanne m
Egwu m ka m n'eti e
Egwu anyi ya k'anyi ji eje eeeh
Iyee eee iyee eee
Zoba isi onwe gi oooo (zoba ha zoba ha)
Zoba isi onwe gi oooo
Zoba isi onwe gi
Zoba isi onwe gi oooo eeeeh
Maka omesia
Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i)
Ife n'eme n'enu uwa
Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
Maka omesizia
Isi n'akowasirori 'i
Okwa ya ee (ije enu)
Zoba isi onwe gi eee ehh
Oso olu oturu onye n'isi ya ee
Zoba isi onwe gi eee
Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh
Isi n'akowasirori 'i
Zoba isi onwe gi eee
Nwanne zoba isi onwe gi eee ehh
Okwa maka omesia
Isi n'akowasirori 'i
A sikwana na m agwaro gi
Oyi m zoba isi onwe gi eee ehh
Ife onye n'alu ka chukwu ji akwu ya ugwo
Zoba isi onwe gi eee
Ife m nulu ya ka m n'ekwu eeyyyyi ehh
Iyeeeee!
No matter what you are going through
Nne m ehh
Better don't give up (uuhhhh)
Cos you no know you no know tomorrow oooo
Nne m ehh
Better don't give uuuu up
Ya kpatara n'uwa
Zoba isi onwe gi oooo aaaeeh
Zoba isi onwe gi eee ehh
Chaiii
Zoba isi onwe gi eee
Ije enu
Zoba isi onwe gi eee ehh
Maka emesia
Isi n'akowasirori 'i (asikwana n'akowasirori'i)
Ife n'eme n'enu uwa
Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
Odi n'isi gi o o di n'isi gi o oo
Maka omesia
I si n'akowasirori 'i(o kwa yaa eh)
Ije enu zoba isi onwe gi eee ehh
(Wooow)
Zoba isi onwe gi eee
Aaaeeh
Zoba isi onwe gi eee ehh
Chaiii
Zoba isi onwe gi eee
Ije enu o
Zoba isi onwe gi eee ehh
Maka omesia
Isi n'akowasirori 'i
Ife n'eme n'enu uwa nu
Okwa n'isi mmadu ehhh ehh
Maka omesizia
Isi n'akowasirori 'i
Ije enu o
Zoba isi onwe gi eee ehh



Credits
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli, Umu Obiligbo
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Altre canzoni dell'album

Elenco artisti

© 2025 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.