Rockol30

Testo Ifeoma - Umu obiligbo

Testo della canzone Ifeoma (Umu obiligbo), tratta dall'album Ifeoma - Single

Okwa agana anunu ogwu, police ewe bia
Asikwam anwu na ngwo na nke bu nkwu nabia
Nsi na olue ka osi elu na ndi ana ekwu na abia
Eeh nabia
Ngwa gwa kwa ofeke buo n' uzo na ndi ana ekwu na bia
Ona abia
Ana esi ibobo ngo Umu Obiligbo abia
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo Eeh owo
Asim na hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo
Osolu fa osolo fa ifeoma ga eme na ogbo
Oga eme
Abatalum be Amechi
Obulu laptop na aka
Njuo meche nwanne m
Osi na ona atu olu
Mgbe anyi na agwu akwukwo Amechi ede nwulo afia
Njuo meche nwanne onye iti ona atu olu
Amechi nwanne m ngwulo ona agba oso
Iyoo ayeeeh ndi ana ekwu na abia
Ona abia
Iyooo ayeeeh ifeoma ga eme na ogbo
Ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso
Eeeh Nonso
Asim ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso
Eeeh Nonso
Ima kwa na nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ima kwa na Nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ifugo ife nwanyi na eme Nonso no nga na away
Na Obodo congo ebe ona acho comfort
Eeeh comfo
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo
Eee owo
Okwu ngwalu guy man ukwu oku
Consider akpa gi
Ukwu na acha gi oku
Consider Akpa gi
Ukwu na enwu gi oku
Consider Akpa gi
Nni nwa- ogala go onu
Pampers- ogala go onu
Papa ejima buzikwa ego
Iyoo aahe ifeoma na eme n' ogbo
Ijenu go ekpere na ugwu nso
Asim ijenu go ekpere na ugwu nso
Ebe ife di ike n' eme
Ayeeh
Ocho okwu kpachalu anya gi
Asim ocho okwu kpachalu anya gi
Maka ichota onye chi ya fulu na anya
Okwa ima na ikotago
Eeeh ayeeh
Chukwu okike bu mpa eeh
Ifem ntulu ya omaputa obie ozikwa ogbo ogwu ndi nso
Eeyah eh
Amaka m ife na nnewi obia otu onitsha na oga ezo
Ife m fulu kam nekwu iye eh eh
Oka onye egbunie onye obuna bili na udo Uwa ga abasi onye obuna
Ozikwa uwa chukwu
Ilo uno ajoka ilo onyi na odi njo
Okwa omelu m malu na anyinwa akaligo egwu
Iiyoo ayeh
Onye mgbu chekwa na Obodo oyibo bu ebe ana awota ego
Inolu Nigeria onye obuna edebe ilu
Mgbe afu ino naija fa eme be onye kene sunny
Ma mgbe fa ji fu picture gi ebe ino na Obodo oyibo
Onye obuna asa ba ilu
Ututu odelu gi ife
Efifie ojuo gi my guy iri gokwa nri
Iiyoo ayeh
Ifeoma na eme no ogbo
Ona eme



Credits
Writer(s): Obiligbo Franklin
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link

Disclaimer: i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare direttamente Musixmatch nel caso tu sia un artista o un publisher.

Elenco artisti

© 2025 Riproduzione riservata. Rockol.com S.r.l.
Policy uso immagini

Rockol

  • Utilizza solo immagini e fotografie rese disponibili a fini promozionali (“for press use”) da case discografiche, agenti di artisti e uffici stampa.
  • Usa le immagini per finalità di critica ed esercizio del diritto di cronaca, in modalità degradata conforme alle prescrizioni della legge sul diritto d'autore, utilizzate ad esclusivo corredo dei propri contenuti informativi.
  • Accetta solo fotografie non esclusive, destinate a utilizzo su testate e, in generale, quelle libere da diritti.
  • Pubblica immagini fotografiche dal vivo concesse in utilizzo da fotografi dei quali viene riportato il copyright.
  • È disponibile a corrispondere all'avente diritto un equo compenso in caso di pubblicazione di fotografie il cui autore sia, all'atto della pubblicazione, ignoto.

Segnalazioni

Vogliate segnalarci immediatamente la eventuali presenza di immagini non rientranti nelle fattispecie di cui sopra, per una nostra rapida valutazione e, ove confermato l’improprio utilizzo, per una immediata rimozione.