All the days I was alone, ka omah lay.
The days anyi afulo nri tachie.
Never broke me down, instead it motivate me.
Help me to be ready for the better days.
A quitter can never be a winner ooo.
Ife agbalu na uzo, Erikaoo.
Ebe onye oso rulu, onye Ije ga erikwa.
Slow and steady, keep on working, ma obuna Icho ibu Eriwa oo.
A quitter can never be a winner ooo.
Ife agbalu na uzo, Erikaoo.
Ebe onye oso rulu, onye Ije ga erikwa oo.
Slow and steady, keep on working, ma obuna Icho ibu Eriwa.
Eriwa agwu agwu.
Onye odi na aka, Biko gwam Ife bu olu.
Mputa ilu olu, order nu ife gu mu.
Mma bianu na Ekwe onu.
Ma biadi na Ekwe onu.
Aka na Ekwe onu.
Eriwa agwu agwu.
Onye odi na aka, Biko gwam Ife bu olu.
Mputa ilu olu, order nu ife gu mu.
Mma bianu na Ekwe onu.
Ma biadi na Ekwe onu.
Aka na Ekwe onu.
Onwe ka odi ooo... Onwe ka odi oo.
After the hustle, make little billing come Dey fear me oo.
Onwe ka odi ooo... asim na onwe ka odi ooo.
If I wan purchase, I Dey find person to pay for me o.
I wan Dey gallant.
Obulu okwu ga ewete ego, gwam okwu na nti.
Cause all I want is to see mama and papa
balancing for my V12 and my own mansion.
Dey ball like Sam Okwaraji.
That's why I'm never quitting.
A quitter can never be a winner ooo.
Ife agbalu na uzo, Erikaoo.
Ebe onye oso rulu, onye Ije ga erikwa oo.
Slow and steady, keep on working, ma obuna Icho ibu Eriwa.
A quitter can never be a winner ooo.
Ife agbalu na uzo, Erikaoo.
Ebe onye oso rulu, onye Ije ga erikwa oo.
Slow and steady, keep on working, ma obuna Icho ibu Eriwa.
Eriwa agwu agwu.
Onye odi na aka, Biko gwam Ife bu olu.
Mputa ilu olu, order nu ife gu mu.
Mma bianu na Ekwe onu.
Ma biadi na Ekwe onu.
Aka na Ekwe onu.
Eriwa agwu agwu.
Onye odi na aka, Biko gwam Ife bu olu.
Mputa ilu olu, order nu ife gu mu.
Mma bianu na Ekwe onu.
Ma biadi na Ekwe onu.
Aka na Ekwe onu.
All the days I was alone, ka omah lay.
The days anyi afulo nri tachie.
Never broke me down, instead it motivate me.
Help me to be ready for the better days.
Credits
Writer(s):
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
Disclaimer:
i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare
direttamente Musixmatch nel caso tu sia
un artista o
un publisher.