Wooo
Otua otua
Topboy N'ime Ogbe
Bahdmahn beats
Way
Isimbido na isi njedebe, Ijili Igbo zelu ekelebe
Onye ji ego adi ede edemede, Lungu je juo ife na eme
Kway. Odogwu na epempe
Omua na agba omua na eche
Witness progress o neche, From here wee luo ebenebe
Otegoe obido imana otego aka
Egwua Dina akaraka
And enwelu ndi mgbaji aka na uwa Onye na achu ouko nwada
Before this fame anyi atago Aja
Bookuo mass uno uka
Nwanne Onye na achu ana agbanyu data wayy
Coma sa va levu
Agam enwete ego
Kedu ife nnacho na enu uwa maobu na obulo ego
Onye ji ego na ekwu ijilo ego ije chuba ego
Nkita nwelu ndidi oga ata okpupu buibuu
Coma sa va levu
Agam enwete ego
Kedu ife nnacho na enu uwa maobu na obulo ego
Onye ji ego na ekwu ijilo ego ije chuba ego
Nkita na nwee ndidi oga ata okpupu buibuu
New business propaganda
Nna enyefa high temper
Nwanne ina eje upper iweka changie light nepa to solar
Inyem business ibulu member
Mummy send account number
Days anyi talu afufu na ogafego kita bu gucci mao balenciaga
Cos nnachupagidia till day break
Anyi elego mmanya whole sale
I swear to God I must get paid
Onabulo kita obulu next day
24 karat for my chain
My Mercedes GLA
Kamchangie my narrative from onye akolu onu to Abig race way
Coma sa va levu
Agam enwete ego
Kedu ife nnacho na enu uwa maobu na obulo ego
Onye ji ego na ekwu ijilo ego ije chuba ego
Nkita nwelu ndidi oga ata okpupu buibuu
Coma sa va levu
Agam enwete ego
Kedu ife nnacho na enu uwa maobu na obulo ego
Onye ji ego na ekwu ijilo ego ije chuba ego
Nkita na nwee ndidi oga ata okpupu buibuu
Eheee, taa okpukpu buibu oo
Eheeee oga ata okpukpu bu ibu oo
Eeeeheee oga ta okpukpu buibu oo
Nkita nwelu ndidi oga ata okpukpu bu ibu oo
Credits
Writer(s): Henry Olisaemeka Urama
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
Disclaimer:
i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare
direttamente Musixmatch nel caso tu sia
un artista o
un publisher.