Testo Na Afa Nna - Phyno
Testo della canzone Na Afa Nna (Phyno), tratta dall'album Na Afa Nna (Freestyle) - Single
Your Cassava is paining you
(Niphkeys, Niphkeys)
Gangster dị asọ ka pastor
N'afa Nna na Nwa, anyị gba ya na mkpọ
I know what I'm down for, obejiri factor
Now nma mụ nkọ, soon fa ga need lipo
Men abago Cairo, bulu egwu ka xylo
Kịta ọ fugọ Fino, obebe, "Had I known"
Ọ sị na-ọbụghị ife anyị lo, sị m sorry, na ọ typo
I look him face, jụọ ya, "Who's your guy?" Ka Spyro (who be that?)
Standard, anyị macha the answer
Men nyebe lamba, kwechịrị ka bouncer
The fuck, I need a cypher, ebe ego nọ na cyber
Gote brand-new Lambo, wrapụọ ya with carbon fibre
Suit your self, or ma ọbụ m sendia lụ gị tailor
Ifem na-eze bụ onye nwelụ iru na abụọ ka razor
Ọdịmụ n'obi bụ isi Benji to Ahmadu Bello
Talk am as e be, abụrọm onye mgbu ka Reno
Bottom of the valley, mgbem ma enwerọ Addy
Ma still m na-atụnye goal, Filippo Inzaghi
Nwa ibu gaa Bali ka men na-eli na Kigali
Ebim n'Eko, mana ifem na-ese bụ kali
Mbanye Congo, ifem na ege bụ Fally (Ipupa)
180, wepụ top Ferrari (top off)
Enwerọm pet, mana enwem puppy ka Shalli'
Treadmill, ịchụ money bụ my hobby
Before nsa gị online, ịga worth ya
Nigga che na talk is cheap 'til nyịa cost ya
Ọkpọrọ che na ọdị sweet 'til m nwepụ sauce ya
Ife imete can tell, now ọfụm, ọ dodge ya
Mana adịm achụ gị (cha), mana adịm achụ gị (cha)
Nwa, adịm afụgị (cha), maka ifụrọ azụm (cha)
Nwa abụrọ asa gị (cha), mana ọkwerọ agwa gị (cha)
Elu ụwa bụ ọlịlị (yes), kedụ ọlụ na-alụ gị? (Yes)
Gị na onye na-ekwu di? (Hm), kedụ ife na-ebụ gị? (Word)
Before ịkpọta Ezege, ịga-ewepụtelụm kwudi (yes)
Maka mgbe ọga-elụ gị (yes), anyị esị n'azụ gị (yes)
And adịm akwụsị (eh), kịta, akwa na-agụ gị (word), hm
(Sorry, sorry)
And ọbụlọ agidi
Nzulu your babe, aga-akpọm anini?
If e no dey pay, anyị agbafa nkịtị
Dirty money, ịga-eche na abọbị kpolu Alimi
Ụgbọ ayalụgọ gị (ọkwa ya?), akwa alịlị (ọkwa ya?)
Ijelụ ịje, mana ego gị egwugo mmili (ọkwa ya?)
Dem dey cap, nwanne, biko kpulu okpu gị
Nwoke gbakala nwanyị na asịlị, akpọ ya gịnị?
Etụkwụm n'elụ billi' (what else?), fuck your feelings
Fa jụọm what the dealy, anyị akwa ha mmili
Heart dị cold and chilly, Cena no fit see me
Akpọna afa Chukwu n'efụ, nwanne, ma anwụ na iyị (fact)
Gangster dị asọ ka pastor
N'afa Nna na Nwa, anyị gba ya na mkpọ
I know what I stand for, obejili factor
Ịbulu Chi gị ụzọ, boy, ịgbagbuo onwe gị n'ọsọ
Credits
Writer(s): As Phyno, Chibuzo Nelson Azubuike T
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
Disclaimer:
i testi sono forniti da Musixmatch.
Per richieste di variazioni o rimozioni è possibile contattare
direttamente Musixmatch nel caso tu sia
un artista o
un publisher.